Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ihe Emere 34:27 Bible Nso (IGBOB)

n'ihi na obi-gi di nrò, i we ruru ala n'iru Chineke, mb͕e i nuru okwu-Ya nile megide ebe a, megide kwa ndi bi nime ya, i we ruru ala n'irum, dọwa kwa uwe-gi nile, kwa ákwá n'irum; Mu onwem anuwo kwa, ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 34

Echiche 2. Ihe Emere 34:27 na onodu