Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ihe Emere 33:6 Bible Nso (IGBOB)

Onye ahu me-kwa-ra ka umu-ya ndikom gabiga nime ọku nime ndagwurugwu nwa Hinom: o ji-kwa-ra igwe-oji tu isi ọma na isi ọjọ, ọ b͕a-kwa-ra afa, me ihe-mb͕asi, meso onye nāju mọ ihe na ndi-dibia-afa: o mere ihe jọrọ njọ n'anya Jehova ri nne, ikpasu Ya iwe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 33

Echiche 2. Ihe Emere 33:6 na onodu