Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ihe Emere 33:14 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ihe ndia gasiri, o wuere obodo Devid mb͕idi n'azu mb͕idi-ya, n'akuku Ọdida-anyanwu nke Gaihon, nime ndagwurugwu, we rue nbata n'ọnu-uzọ-ama azù; ọ b͕a kwa Ofel buruburu, me ka ọ di elu nke-uku: o do-kwa-ra ndi-isi usu-ndi-agha n'obodo nile ewusiri ike nime Juda.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 33

Echiche 2. Ihe Emere 33:14 na onodu