Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ihe Emere 32:9 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e nka gasiri, Senakerib, bú eze Asiria, zigara ndi-orù-ya na Jerusalem, (ma ya onwe-ya nānọchigide Lekish n'agha, ya na ndi nile ọ nāchi,) jekuru Hezekaia, bú eze Juda, jekuru kwa Juda nile ndi nọ na Jerusalem, si,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 32

Echiche 2. Ihe Emere 32:9 na onodu