Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ihe Emere 32:27 Bible Nso (IGBOB)

Hezekaia we nwe àkù na nsọpuru riri nne nke-uku: o we mere onwe-ya ulo-àkù idebe ọla-ọcha, na idebe ọla-edo, na idebe nkume di oké ọnu-ahia, na idebe uda di iche iche, na idebe ọta, na idebe ihe nile anāchọsi ike;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 32

Echiche 2. Ihe Emere 32:27 na onodu