Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ihe Emere 32:21 Bible Nso (IGBOB)

Jehova we ziga mọ-ozi, o we kpochapu ndi-dike nile bu dìnkpà, na ndi-ndú na ndi-isi, n'ọmuma-ulo-ikwū nke eze Asiria. O we were ihere iru laghachi n'ala-ya. O we ba n'ulo chi-ya, ndi siri na ngiri-afọ-ya we were mma-agha me ka ọ da nwua n'ebe ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 32

Echiche 2. Ihe Emere 32:21 na onodu