Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ihe Emere 30:6 Bible Nso (IGBOB)

Ndi-ọb͕a-ọsọ we were akwukwọ-ozi sitere n'aka eze na ndi-isi-ya jeghari n'Israel na Juda nile, na dika ihe eze nyere n'iwu si di, si, Umu Israel, laghachikutenu Jehova, bú Chineke Abraham na Aisak na Israel, ka O we laghachikuru ndi b͕apuru ab͕apu ndi fọduru unu site n'aka ndi-eze Asiria.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 30

Echiche 2. Ihe Emere 30:6 na onodu