Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ihe Emere 30:22 Bible Nso (IGBOB)

Hezekaia we gwa ndi Livai nile okwu nābà ha n'obi, bú ndi nwere ezi uche bayere Jehova. Ha we rie ihe ahu akara àkà ubọchi asa ahu, nāchu àjà, bú àjà-udo, nēkele kwa Jehova, bú Chineke nke ndi bu nna-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 30

Echiche 2. Ihe Emere 30:22 na onodu