Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ihe Emere 30:18 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na ọtutu ndi Israel, bú ọtutu ndi sitere n'Efraim na Manase na Isaka na Zebulun, emeghi onwe-ha ka ha di ọcha, kama ha riri oriri ngabiga otú anēdeghi ya n'akwụkwọ. Ma Hezekaia kpere ekpere bayere ha, si, Ka Jehova, bú ezi Onye ahu, kpuchiere onye ọ bula nmehie-ya,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 30

Echiche 2. Ihe Emere 30:18 na onodu