Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ihe Emere 24:23 Bible Nso (IGBOB)

O rue, n'ọb͕ub͕a arọ, na usu-ndi-agha Siria rigoro imegide ya: ha we biarue Juda na Jerusalem, bilie ndi-isi nile nke ndi Juda site n'etiti ndi ahu, ha we zigara eze Damaskọs ihe-nkwata-ha nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 24

Echiche 2. Ihe Emere 24:23 na onodu