Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ihe Emere 24:14 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ha lubìri, ha we weta n'iru eze na Jehoiada ego fọduru, ha we were ya mere ulo Jehova ihe, bú ihe ozi, na isure àjà-nsure-ọku, na ngaji, na ihe ọla-edo na ọla-ọcha. Ha we nēsure àjà-nsure-ọku n'ulo Jehova mb͕e nile ubọchi nile nke Jehoiada.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 24

Echiche 2. Ihe Emere 24:14 na onodu