Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ihe Emere 24:11 Bible Nso (IGBOB)

O rue, mb͕e ebubatara ib͕e ahu n'ulo-nlekọta eze site n'aka ndi Livai, mb͕e ha hu-kwa-ra na ego ahu riri nne, na ode-akwukwọ eze na onye-nlekọta nke onye-isi-nchu-àjà biara, wupu ihe di n'ib͕e, būru ya, bughachi ya n'ọnọdu-ya. Otú a ka ha mere kwa-ubọchi, ha we chikọta ego n'uba.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 24

Echiche 2. Ihe Emere 24:11 na onodu