Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ihe Emere 22:9 Bible Nso (IGBOB)

O we chọ Ehazaia, ha we jide ya, (ma onye ahu nēzo onwe-ya nime Sameria,) ha we me ka ọ biakute Jihu, me ka ọ nwua; ha we lìe ya, n'ihi na ha siri, Nwa Jehoshafat ka ọ bu, onye were obi-ya nile chọ Jehova. Ma ulo Ehazaia enweghi onye nwere ike ijide ala-eze.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 22

Echiche 2. Ihe Emere 22:9 na onodu