Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ihe Emere 22:11 Bible Nso (IGBOB)

Ma Jehoshabeat, bú nwa-nwayi eze, were Joash nwa-nwoke Ehazaia, zupu ya n'etiti umu-ndikom eze ndi anēme ka ha nwua, o were ya na nwayi nēnye ya ara, tiye ha n'ime-ulo nke ihe-ndina. Jehoshabeat nwa-nwayi eze, bú Jehoram, nwunye Jehoiada, bú onye-nchu-àjà, (n'ihi na nwayi ahu bu nwa-nne Ehazaia,) we zopu ya n'iru Atalaia, o we ghara ime ka ọ nwua.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 22

Echiche 2. Ihe Emere 22:11 na onodu