Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ihe Emere 20:15 Bible Nso (IGBOB)

ọ si, Ṅanu nti, Juda nile, na ndi bi na Jerualem, na eze-ayi, bú Jehoshafat, otú a ka Jehova siri unu, Unu onwe-unu atula egwu, unu atu-kwa-la ujọ n'iru ìgwè madu a bara uba; n'ihi na ọ bughi unu nwe agha nka, kama ọ bu Chineke nwe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 20

Echiche 2. Ihe Emere 20:15 na onodu