Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ihe Emere 18:7 Bible Nso (IGBOB)

Eze Israel we si Jehoshafat, Otù nwoke ọzọ di kwa iju Jehova ase n'aka-ya: ma mu onwem kpọrọ ya asì; n'ihi na ọ dighi-ebu amuma ezi ihe bayerem, kama nke ihe ọjọ ubọchi-ya nile: onye ahu bu Maikaia nwa Imla. Jehoshafat we si, Ka eze ghara ikwu otú a.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 18

Echiche 2. Ihe Emere 18:7 na onodu