Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ihe Emere 17:18-19 Bible Nso (IGBOB)

18. onye so ya bu Jehozabad, ya na orú nnù ndikom orú uzọ na uzọ abua na nnù iri, ndi ejikere nke usu-ndi-agha.

19. Ndia bu ndi nējere eze ozi, nāgughi ndi ahu eze tiyere n'obodo nile ewusiri ike nime Juda nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 17