Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ihe Emere 16:4 Bible Nso (IGBOB)

Ben-hedad we ge eze, bú Esa, nti, zite ndi-isi usu nile nke ndi-agha o nwere imegide obodo nile nke Israel; ha we tib͕ue Ijon, na Dan, na Ebel-maim, na ulo-nchikọbata-ihe nile nke obodo Naftali nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 16

Echiche 2. Ihe Emere 16:4 na onodu