Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ihe Emere 12:15 Bible Nso (IGBOB)

Ma ihe nile Rehoboam mere, nke-mbu na nke-ikpe-azu, èdeghi ihe ahu n'akwukwọ ihe emere nke Shemaia, bú onye-amuma, na n'akwukwọ Ido, bú onye-ọhu-uzọ, bayere akwukwọ-osuso-ọmumu? Ma agha di n'etiti Rehoboam na Jeroboam ubọchi nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 12

Echiche 2. Ihe Emere 12:15 na onodu