Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Samuel 8:11 Bible Nso (IGBOB)

O we si, Nka gābu ikpé eze ahu nke gābu eze-unu: umu-unu ndikom ka ọ gāchiri, doro ha onwe-ya n'ub͕ọ-ala-ya na n'elu inyinya-ya; ha gānab͕a kwa ọsọ n'iru ub͕ọ-ala-ya:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 8

Echiche 1. Samuel 8:11 na onodu