Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Samuel 7:6 Bible Nso (IGBOB)

Ha we chikọta onwe-ha rue Mizpa, sere miri, wusi ya n'iru Jehova, bue ọnu n'ubọchi ahu, kwue n'ebe ahu, si, Ayi emehiewo megide Jehova. Samuel we kpe umu Israel ikpe na Mizpa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 7

Echiche 1. Samuel 7:6 na onodu