Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Samuel 6:8 Bible Nso (IGBOB)

were-kwa-nu ib͕e Jehova tiyekwasi ya n'ub͕ọ-ala ahu; tiye ihe ọla-edo ahu, nke unu nēnyeghachi Ya ka ọ buru àjà-ikpe-ọmuma, n'ib͕e ntà n'akuku-ya; zilaga-kwa-nu ya, ka ọ we la.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 6

Echiche 1. Samuel 6:8 na onodu