Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Samuel 4:10 Bible Nso (IGBOB)

Ndi Filistia we bu agha, ewe tib͕ue Israel, ha we b͕alaga, nwoke ọ bula n'ulo-ikwū-ya: oké ntib͕u uku we di; orú nnù ndikom uzọ atọ na nnù iri-na-ise, bú ndi ji ukwu eje, we dapu n'Israel.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 4

Echiche 1. Samuel 4:10 na onodu