Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Samuel 3:8 Bible Nso (IGBOB)

Jehova we kpọ Samuel òkù ọzọ nke ub͕ò atọ. O we bilie, jekuru Ilai, si, Lem; n'ihi na i kpọrọm òkù. Ilai we ghọta na Jehova nākpọ nwa-okoro ahu òkù.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 3

Echiche 1. Samuel 3:8 na onodu