Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Samuel 28:7 Bible Nso (IGBOB)

Sọl we si ndi-orù-ya, Chọrọnum nwayi nwere mọ ọ nāju ihe, ka m'we jekuru ya, jua ya ase. Ndi-orù-ya we si ya, Le, otù nwayi di n'En-doa nke nwere mọ ọ nāju ihe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 28

Echiche 1. Samuel 28:7 na onodu