Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Samuel 28:23 Bible Nso (IGBOB)

Ma ọ juru aju, si, M'gaghi-eri ihe. Ndi-orù-ya, na nwayi ahu kwa, we rugide ya; o we ge nti olu-ha. O we si n'ala bilie, nọkwasi n'ihe-ndina.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 28

Echiche 1. Samuel 28:23 na onodu