Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Samuel 28:20 Bible Nso (IGBOB)

Sọl we da n'ala ngwa ngwa ka idi-elu-ya ra, o we tua egwu nke-uku, n'ihi okwu nile nke Samuel: ike adighi kwa nime ya; n'ihi na o righi nri n'ehihie ahu nile, na n'abali ahu nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 28

Echiche 1. Samuel 28:20 na onodu