Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Samuel 28:2 Bible Nso (IGBOB)

Devid we si Ekish, N'ihi ya gi onwe-gi gāmara ihe orù-gi gēme. Ekish we si Devid, N'ihi ya onye nēdebe isim ka m'gēdo gi ubọchi nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 28

Echiche 1. Samuel 28:2 na onodu