Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Samuel 28:1 Bible Nso (IGBOB)

O rue, na mb͕e ahu, na ndi Filistia chikọtara ọmuma-ulo-ikwū-ha ibu agha, ibuso Israel agha. Ekish we si Devid, Mara nke-ọma na mu ka i gēso pua ba n'ọmuma-ulo-ikwū, gi onwe-gi na ndikom-i.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 28

Echiche 1. Samuel 28:1 na onodu