Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Samuel 26:3 Bible Nso (IGBOB)

Sọl we ma ulo-ikwū-ya n'ugwu ntà Hakila, nke di n'iru ala ahu nke tọb͕ọrọ n'efu, n'akuku uzọ. Ma Devid nānọdu n'ọzara, ọ hu na Sọl abiawo, nēso ya n'azu rue ọzara.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 26

Echiche 1. Samuel 26:3 na onodu