Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Samuel 22:19 Bible Nso (IGBOB)

O were kwa ọnu mma-agha tib͕ue Nob, bú obodo ndi-nchu-àjà, were ọnu mma-agha tib͕ue ma nwoke ma nwayi, ma nwatakiri ma nwa nāṅu ara, na ehi na inyinya-ibu na aturu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 22

Echiche 1. Samuel 22:19 na onodu