Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Samuel 20:6 Bible Nso (IGBOB)

Ọ buru na nna-gi ele anyam ma-ọli, i gāsi kwa, Devid riọsirim ike ka m'rapu ya ka ọ b͕a ọsọ je Bet-lehem, bú obodo-ya: n'ihi na àjà arọ diri ab͕uru-ya nile n'ebe ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 20

Echiche 1. Samuel 20:6 na onodu