Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Samuel 2:8 Bible Nso (IGBOB)

Ọ nēme ka onye nēnweghi ike si n'ájá bilie,Ọ nēsi n'ebe-ikpofu-ahihia welie ob͕eye elu,Ime ka ha na ndi-isi nọdu,Na ime ka ha keta oche-eze nsọpuru:N'ihi na Jehova nwe ogidi nile nke uwa,O dowo kwa elu-uwa dum madu bi n'elu ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 2

Echiche 1. Samuel 2:8 na onodu