Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Samuel 2:28 Bible Nso (IGBOB)

Èsim n'ebo nile nke Israel rọputa ya iburum onye-nchu-àjà, irigo rue ebe-ichu-àjàm, isure ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ, iyiri ephod n'irum? ènye-kwa-ram ulo nna-gi àjà-ọku nile nke umu Israel?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 2

Echiche 1. Samuel 2:28 na onodu