Ọ dighi onye di nsọ dika Jehova;N'ihi na ọ dighi onye ọzọ ma-ọbughi Gi:Ọ dighi kwa oké nkume ọ bula dika Chineke-ayi.