Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Samuel 19:4 Bible Nso (IGBOB)

Jonatan we gwa Sọl nna-ya okwu di nma bayere Devid, si ya, Ka eze ghara imehie megide orù-ya, bú Devid; n'ihi na o mehieghi megide gi, na n'ihi na omume-ya nile adiwo nma nke-uku n'ebe i nọ:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 19

Echiche 1. Samuel 19:4 na onodu