Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Samuel 19:24 Bible Nso (IGBOB)

Ya onwe-ya we yipu kwa uwe-ya nile, ya onwe-ya we bū kwa amuma n'iru Samuel, da n'ala b͕ara ọtọ ubọchi ahu nile na abali-ya nile. N'ihi ya ka ha nāsi, Sọl, ọ̀ di kwa n'etiti ndi-amuma?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 19

Echiche 1. Samuel 19:24 na onodu