Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Samuel 19:20 Bible Nso (IGBOB)

Sọl we ziga ndi-ozi iwere Devid: ha we hu nzukọ ndi-amuma ahu ka ha nēbu amuma, ha hu kwa Samuel ka ọ nēguzo, dika onye-isi-ha: Mọ nke Chineke we dikwasi ndi-ozi Sọl, ha onwe-ha we bū kwa amuma.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 19

Echiche 1. Samuel 19:20 na onodu