Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Samuel 17:51 Bible Nso (IGBOB)

Devid we b͕a ọsọ, guzo n'elu onye Filistia ahu, were mma-agha-ya, miputa ya n'ọbọ-ya, me ka ọ nwua, ọ were ya bipu isi-ya. Ndi Filistia we hu na dike-ha anwuwo, ha we b͕alaga.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 17

Echiche 1. Samuel 17:51 na onodu