Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Samuel 17:50 Bible Nso (IGBOB)

Devid we were èbè, were kwa nkume, kwa onye Filistia n'ike, o we tib͕ue onye Filistia ahu, me ka ọ nwua; ma mma-agha adighi n'aka Devid.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 17

Echiche 1. Samuel 17:50 na onodu