Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Samuel 14:30 Bible Nso (IGBOB)

Ànya ndi Israel gēsi aṅa ghara inwukari enwu nke-uku, ma ọ buru na ha rijuru afọ ta site n'ihe-nkwata ndi-iro-ha nke ha hutara? n'ihi na ub͕u a ntib͕u n'etiti ndi Filistia abaghi uba.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 14

Echiche 1. Samuel 14:30 na onodu