Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi-Eze 9:25 Bible Nso (IGBOB)

Ub͕ò atọ n'arọ ka Solomon surere àjà-nsure-ọku na àjà-udo nye Jehova n'elu ebe-ichu-àjà nke o wuru, o we sure ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ tiyere ya n'elu ebe-ichu-àjà nke di n'iru Jehova. O we wuzue ulo ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 9

Echiche 1. Ndi-Eze 9:25 na onodu