Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi-Eze 9:15 Bible Nso (IGBOB)

Ma nka bu ihe kpatara usu ndi nēfè òfùfè nke eze, bú Solomon, weputara; iwu ulo Jehova, na ulo nke aka ya, na Milo, na mb͕idi Jerusalem, na Hezoa, na Megido, na Gezea.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 9

Echiche 1. Ndi-Eze 9:15 na onodu