Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi-Eze 9:11 Bible Nso (IGBOB)

(ma Hairam, bú eze Taia, were osisi cedar, were kwa osisi fir, were kwa ọla-edo, yere Solomon aka, dika ihe nile si di nke nātọ ya utọ,) na eze Solomon nyere Hairam orú obodo n'ala Galili mb͕e ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 9

Echiche 1. Ndi-Eze 9:11 na onodu