Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi-Eze 8:48 Bible Nso (IGBOB)

ọ buru kwa na ha ewere obi-ha nile, were kwa nkpuru-obi-ha nile, laghachikute Gi n'ala ndi-iro-ha, bú ndi dọtara ha n'agha, ha ewe kpere Gi n'uzọ ala-ha, nke I nyere ndi bu nna-ha, na obodo ahu nke I rọputaworo, na ulo nke m'wuworo aha-Gi:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 8

Echiche 1. Ndi-Eze 8:48 na onodu