Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi-Eze 8:25 Bible Nso (IGBOB)

Ma ub͕u a, Jehova, bú Chineke Israel, debere orù-Gi Devid, bú nnam, okwu nke I gwaworo ya, si, Ọ dighi nwoke ọ bula i nwere agēbipu n'irum n'inọkwasi n'oche-eze Israel; nání ọ buru na umu-gi elezi uzọ-ha anya, ijeghari n'irum dika i jeghariworo n'irum.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 8

Echiche 1. Ndi-Eze 8:25 na onodu