Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi-Eze 6:6 Bible Nso (IGBOB)

Okpukpu-ulo nke dikarisiri ala, cubit ise ka obosara-ya di, okpukpu-ulo nke-etiti kwa, cubit isi ka obosara-ya di, okpukpu-ulo nke-atọ kwa, cubit asa ka obosara-ya di: n'ihi na o tiyere ngwe n'ulo ahu buruburu n'èzí, ka ihe we ghara ibà na mb͕idi ulo ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 6

Echiche 1. Ndi-Eze 6:6 na onodu