Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi-Eze 6:1 Bible Nso (IGBOB)

O rue, n'arọ nke-nnù-na-ọgu-anọ site na mb͕e umu Israel siri n'ala Ijipt putasia, n'arọ nke-anọ nke Solomon bu eze Israel, n'ọnwa Ziv, nke bu ọnwa nke-abua, na o wubere Jehova ulo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 6

Echiche 1. Ndi-Eze 6:1 na onodu