Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi-Eze 5:14 Bible Nso (IGBOB)

O ziga ha na Lebanon, orú nnù ndikom na nnù ise n'ọnwa na nb͕anwe: otù ọnwa ka ha nọ na Lebanon, ọnwa abua n'ulo: Adonairam bu kwa onye-isi usu ndi nēfè òfùfè.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 5

Echiche 1. Ndi-Eze 5:14 na onodu