Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi-Eze 3:6 Bible Nso (IGBOB)

Solomon we si, Gi onwe-gi emeworo orù-Gi, bú Devid nnam, ebere uku, dika o jere ije n'iru Gi n'ezi-okwu na n'ezi omume, na nime obi ziri ezi n'ebe I nọ; I we debere ya ebere uku a, nye ya nwa-nwoke nke nānọkwasi n'oche-eze-ya, dika ọ di ta.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 3

Echiche 1. Ndi-Eze 3:6 na onodu